Agbagburu onye egwu Slami Ifeanyị n’Anambra

Onye egwu na onye na-ede egwu Naijiria, aha ya bu Slami Ifeanyi ka a na-akọ na ndị oji egbe amabeghị gbagburu ya n’ụtụtụ.

Akụkọ kwuru na ihe a mere n’ụtụtụ Sọnde, ọnwa Nọvemba 27, ma ndị omekome amaghị aha ha mere.

Akụkọ kwuru na onye bụbu Maazị Anambra Universe nọ naanị ya na-anya ụgbọ ala ọhụrụ ya bụ Lexus 330, bụ nke ọ zụtara ihe dị ka izu ụka abụọ gara aga mgbe a wakporo ma gbuo ya n’Umubere, dị n’Awka nke steeti Anambra.

Jiri obiọma kesaa

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

error: A na-echekwa ọdịnaya