Agbamakwụkwọ nke Deborah Paul-Enenche

Onye nchoputa nke Dunamis International Gospel Church Pastọ Dr. Paul Enenche nyere nwa ya nwanyị bụ Deborah Paul-Enenche, Sam Hawthorn ka ọ lụọ.

Agbamakwụkwọ a mere na Satọde, Disemba 17, 2022 na Glory dome di na Abuja, ọtụtụ ndị omeiwu bụ́ ndị si n’ebe nile bịa ịhụ nnukwu njikọ a.

Lee ufodu foto:

Deborah and Sam Wedding

 

Deborah and Sam Wedding

 

Deborah and Sam Wedding

 

Deborah and Sam Wedding

 

Deborah and Sam Wedding

 

Ekele diri di na nwunye

 

 

Jiri obiọma kesaa

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

error: A na-echekwa ọdịnaya