Nraranye nke Kọleji nke Sayensị Nọọsụ, Alor

Ihe ukwu emewo n’obodo Alor, e meghere ụlọ mara mma nke e wuru maka kọleji nke sayensị ndị nọọsụ site n’ikike Diocesan, Rt. Rev. Dr. Owen Chiedozie Nwokolo.
Bishọp Nwokolo n’okwu ya, toro ụlọ ọrụ ụmụnwaanyị n’okpuru nduzi nke Dọkịta (Mrs) Elsie Nnoyelum Nwokolo (Mama Niger) maka ọmarịcha ọrụ a.
O nyekwara ndị obodo nnabata, Alor ka ha nabata ọrụ ahụ dịka nke ha.

Lee foto

 

 

 

 

 

Jiri obiọma kesaa

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

error: A na-echekwa ọdịnaya