Morocco achụpụla Spain n’asọmpi Iko Mbaụwa
Morocco abanyela na Quarter final nke iko mba ụwa 2022 ka ha meriri Spain na penariti nwere ihe mgbaru ọsọ atọ.
Ndị otu Spanish enweghị ike ị nweta otu ọkpụ goolu n’oge penariti ka onye na-eche goolu Morocco jidere atọ n’ime bọọlụ anọ a gbara.
Otu mba Spain abụrụla ndị otu mbụ n’akụkọ ihe mere eme nke iko mba ụwa tụfuru penariti anọ,