Anụmanụ ụlọ – Domestic Animals
Lee aha ụfọdụ anụmanụ ụlọ n’asụsụ Igbo, aha ndị a nwere ike ịdị iche maka olumba.
Bush fowl / Patridge – Ọkwa
Cat – Nwamba
Camel – Kamel
Chicken –ọkụkọ
Cock – Okeọkpa
Cow – Ehi/Efi
Crab – Nshịkọ
Dog – Nkịta
Donkey – Ịnyịnya ibu / Jakị
Dove – Nduru
Duck – Ọbọgwụ
Fish – Azụ
Goat – Ewu
Guinea pig – Oke bekee
Guinea fowl – Ọgazị
Hen – Nnekwu
Horse – Ịnyịnya
Lizard – Ngwere
Parrot – Icheoku
Pig – Ezi
Pigeon – Nduru
Rabbit – Ewi
Ram – Ebule/ebune
Rat – Oke
Sheep – Atụrụ
Snail – Eju/Ejula
Turkey – Torotoro
Wall Gecko – Nchịkị/ Agụụlọ