Ụdị ekele dị iche iche n’asụsụ Igbo | Different Types Of Greetings in Igbo
Ekele dị iche iche, lee n’okpuru ụfọdụ ụdị ekele n’asụsụ Igbo:
ENGLISH | IGBO |
Greetings |
|
---|---|
Good morning | Ibọlachi Ụtụtụ ọma Isala chi Ekene nke ụtụtụ |
reply: Good morning/ Morning | Ibolachi |
How are you? | Kedu ka idị Kedu ka ọdị |
Fine, thank you/ I’m fine | Ọdi mma |
Good afternoon | Efife Ọma Ehihie Ọma Imela ehiihie Ezigbo ehihie |
Good evening | Mgbede ọma |
Ans: Good/ evening | Mgbede ọma |
Good night | Kachifo Anyasi ọma {ans: Ka Ọbụaa Ka ọbọ ọ} |
Have a nice sleep | Hie ura ọfuma Hie ura nkeọma |
Good day Welcome Good afternoon Good evening |
Ndewo/ Ndeewo {reply: Oga diri gi} |
Good afternoon my son | Ndeewo nwamụ |
It will be well with you my child/ son/ daughter | Oga diri gi nwa mu |
Casual Greetings |
|
Hello | Kọdi |
Bye | Kọdi |
My friend | Enyi m |
Thank you | Dalu/ Imela |
How is it? | Kedu ka Ọdi |
How is everything? | Kedu ka ihe di?? |
Hope you are well | Eji m aka na arudi gi? |
How is your family? | Kedu maka ezinulo gi? |
How is your Husband? | Kedu maka di gi? |
How is your Wife? | Kedu maka nwunye gi? |
Come and eat | Bia rie nri |
Excuse me Hold on |
Chere mu |
Welcome | Nno |
My greetings | Ekene mu unu |
Goodbye | Ka omesia |
See you tomorrow | Ka o di echi |
Chief, I greet you | Chief, ekene m gi |
Father, I greet you | Nna, ekene m gi |
Mother, I greet you | Nne, ekene m gi |
Our Fathers, I greet you | Nna anyi, ekene m unu |
Our Mothers, I greet you | Nne anyi, ekene m unu |
Uncle, I greet you | Dede, ekene m gi |
Aunty, I greet you | Dada, ekene m gi |
Morning Afternoon Evening |
Ọlịaa/ Oliaa |
Greeting some one at work |
|
Well done at work | Ji si-ike na ọlu |
I believe work is going on well | Eji m aka na ọlu na ga ọfuma |
Yes, thank you | Eaa! Dalu |
How are you doing? | Kedu ka imere? |
I am okay I am all right |
A di mu mma |
Good luck Best wishes |
Ihe oma diri |
Greetings the Sick |
|
Sorry | Ndo |
No | Mba |
Please | Biko |
Please please | Biko biko |
Yes | Ekwele mu E ya Yaa |
Sorry are you Improving? | Ndo! Eji m aka na ọna ebenata? |
You will soon recover | Nwebere oge kita nso-gbụ gi anaa |
God will help you get alright – Amen | Onye nweayi ga enyere gi aka na nso-gbụ gi anaa – Amen |
Always pray to God, He will help you | Oge ọbuna, kpere onye nwe ayi ekpere |
Are you well now? | Nso-gbụ gi, ọna go kita? |
Safe journey | Ije ọma |
Site n’ikike teachyourselfigbo.com