Akụkụ ahụ mmadụ n’asụsụ Igbo | Body Parts of the human body in Igbo Language

Lee n’okpuru ndepụta akụkụ ahụ mmadụ n’asụsụ Igbo:

 

 ENGLISH IGBO

INTERGUMENTARY SYSTEM

 Skin  Enu ahụ
 Flesh  Anụ ahụ
 Hair  Ajị
 Scalp  Akpụkpọ isi
 Scalp hair  Ntutu isi
 Beard  Ahụọnụ
 Public hair  Akụ
 Sweat gland  Akpa oruru ọsịsọọ
 Sebaceous gland  Akpa oruru mmanụ ahụ
 Muscle  Urughuru
 Skeletal muscle  Urghuru ahụ enu
 Smooth muscle  Urughuru ahụ ịme
 Tendon  Ata, oji urughuru
 Bone  Ọkpụkpụ
 Joint  Nkwo
 Ligament  Oji nkwo
 Artery  Ọwa ịbara;
 Vein  Ọwa ụna ọbara
 Nerve  Akwara
 Lymphatics  Ọwa mmiri akịtị
 Lymph node  Akịtị
 Enlarged lymph node  Azọzaa; Azịzara
 Blood  Ọbara
 Erythrocyte (Red blood cell)  Ọbara mmee
 Leukocyte (White blood cell)  Ọbara ọcha
 Platelet  Ọkpukọ

 

 

 

HEAD and NECK

 Brain  Ubụrụ
 Meninges  Ngụchi ụbụrụ
 Temple  Elu ike
 Check  Nti
 Eye brow  Iku anya
 Eye Lashes  Mpupe anya
 Eye  Anya
 Eye lid  Mpupe anya
 Cornea  Aworo anya
 Sclera  Anya ọcha
 Iris  Anya ojii
 Pupil  Mpio anya
 Eye Lens  Enyo ime anya; Keke anya
 Ear  Ntị
 Cheek bone; Jaw bone  Abụba nti
 Chi  Agba; Achịta
 Mouth  Ọnuụ
 Teeth  Eze
 Mola tooth  Agburugada
 Palate  Akpo
 Gum  Anyụrụ
 Jaw (upper)  Agba enu
 Jaw (lower)  Agba anị
 Corner of mouth between the jaws  Ụga
 Outer rim of lips  Egbugbele ọnụ
 Occiput  Ekwuo
 Philtrum  Ogboli ọnụ
 Tonsil  Aki akpịrị
 Pharynx  Mbara akpịrị
 Uvula  Ire akpo
 Glotis  Nkwuchi ọwa ikuku
 Larynx  Eko Akpịrị
 Throat  Akpịrị
 Esophagus  Ọwa olulo nri
 Adm’s apple  Akpịrị
 Thyroid gland  Akpa ụda oso n’ọbara taịrọdi;

 

 

 

CHEST

 Trachea  Opi logholo; opi akpịrị
 Bronchus  Ogworo
 Bronchioles  Ogworo nta
 Sternum  Isi ntinanaị
 Chest  Ngụgụ
 Breast  Ara
 Nipple  Ọnụ ara
 Rib  Nkpịsị ngugu
 Lung  Mba

 

 

 

UPPER EXTREMITY

 Shoulder  Ubu
 Upper arm  Ubu aka
 Elbow  Nku aka
 Wrisk  Ikiri aka
 Palm  Obe aka
 Dorsum  Azụ aka
 Finger  Mkpịsị aka; Mkpụrụ aka
 Thumb  Isi mkpịsi mkpụrụ aka
 Finger nail  Mbọ aka

 

 

 

TRUNK

 Spine  Ụkpụkpụ azụ
 Belly  Afọ
 Umbilicus  Akpụ utubo
 Stomach  Akpakwuru
 Duodenum  Isi obere mgbịrịafọ; Osoje akpakwuru
 jejunum  Etiti obere mghịrịafọ
 Ileum  Ngwụcha obere mgbịrịafọ
 Appendix  Mgbakwụnye mgbịrịafọ
 Colon  Nnukwu mgbịrịafoọ
 Ascending colon  Nrịgo nnukwu mgbịrịafoọ
 Transverse colon  Ufie nnukwu mgbịrịafoọ
 Descending colon  Nrjda nnukwu mgbịrịafoọ
 Rectum  Akpa nsị
 Anus  Ọhụ nsị
 Pancreas  Anyịnya
 Gall bladder  Akpa onuinu
 Bil duct  Ọwa onuinu
 Liver  Umeju
 Spleen  Apụpa; Ama
 Enlarged spleen  Ama afọ, Apa
 Ureter  Ọwa mbido anịrị
 Kidney  Akụrụ

 

 

 

PELVIS

 Urinary bladder  Akpa amịrị
 Urethra  Ọwa mpụta amịrị
 Navel  Akpụ utobo
 Buttock  Akpụ ọhụ
 Groin  Agbata ụkwụ
 Sperm  Ojerije
 Semen  Mmiri ure; uzi; Uze; Ezere; Mbubu mmiri
 Seminal vesicle  Akpa ure

 

Site n’ikike teachyourselfigbo.com

Jiri obiọma kesaa

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

error: A na-echekwa ọdịnaya