Ndị ezinaụlọ n’asụsụ Igbo | Members of the Family in Igbo Language
Ị ma ka ndị Igbo si akpọ ndị ezinaụlọ? Lee n’okpuru ka esi eme ya:
| ENGLISH | IGBO |
| Father/Daddy | Nna/ Papa |
| Mother/ Mummy | Nne/ Mama |
| Brother | Nwanne m nwoke |
| Sister | Nwanne m Nwanyi |
| My most senior brother | ọpara nne m |
| My most senior sister | Ada nne m |
| Grand father | Nna Ochie |
| Strong person | Dike |
| My In-Law | ọgo m |
| Relatives | Ụmụ nne m na ụmuụ nna m |
| How is father? | Kedu maka nna? |
| He is doing fine | Ọ na eme ọfu ma |
| How is mother? | Kedu maka nne? |
| She is doing fine | Ọ na eme ọfu ma |
Site n’ikike teachyourselfigbo.com

