Ụmụ ahụhụ – Insects

Lee aha ụfọdụ ụmụ ahụhụ n’asụsụ Igbo:

Ant – ahụhụ
Bee – añụ
Beetle – ebe
Bed bug – chinchi
Black ant – agbụsị
Butterfly – urukurubụba
Caterpillar – eruru
Centipede – arịrị
Cockroach –ụchịcha
Cricket – mbụzụ/abụzụ
Dragon fly – tatambeneke
Earthworm – Idide
Grasshopper – Ụkpana
Housefly – ijiji
Lice – igwu
Locust – igurube
Maggots – ikpuru
Millipede – esu
Mosquito – anwụ nta
Praying Mantis – oti ọkpọ
Spider – ududo
Termite – akịka
Tick – igwu
Wasp – anwụ/evu
Weevil – ụ̀tụ
Winged Termite: akụ mkpu
Worm – okpo

Aha ndị a nwere ike ịdị iche maka olumba

 

Jiri obiọma kesaa

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

error: A na-echekwa ọdịnaya