Oge ụbọchị n’asụsụ Igbo – Times of Day in Igbo Language

Gịnị bụ oge na Igbo? Mụta ka esi ekwu oge ụbọchị n’asụsụ Igbo ebe a:

 

Times

Time Oge
Clock Oge (or Elekere)
Second Timtim
Minute Nkeji
Hour Elekere (or Awa)

 

Times of Day

Morning Ututu
Afternoon Ehihie
Night Abani (or Abali)

 

How to tell time                               Ka e si amata oge:

Look at a Clock, it has two hand Lee klọkụ a, o nwere aka abụọ
It has long hand and short hand. Aka ogologo na aka mkpirisi
Long hand shows minute Aka ogologo na-egosị nkeji
Short hand shows hour Aka mkpirisi na-egosị elekere
It has 60 minutes in hour E nwere nkeji iri isii n’ otu elekere
It has 24 hours in a day E nwere ekelere iri abụọ na anọ n’otu ụbọchi

 

Gee nti n’ihe onyenkụzi gi ga-agu

Emeka, Ifeanyi na Uchenna nwere nzukọ n’elekere atọ nke ehihie.
Emeka biaruru n’ebe nzukọ mgbe ọ fọrọ nkeji iri ka ọ kuọ elekere atọ.
Ọ bịara n’oge.

Ifeanyi bịara mgbe o ji nkeji iri gafee elekere atọ. Ọ biaghi n’oge.
Uchenna bịaruru n’elekere ato kpọmkwem. Ọ dị mma ịbịa nzukọ n’oge.

Listen to what your teacher read

Emeka, Ifeanyi and Uchenna has a meeting at 3:00pm in the afternoon.
Emeka came 10 minutes before 3:00pm. He came on time.

Ifeanyi came 10 minutes past 3:00pm. He didn’t came on time.
Uchenna came late. It is good to come to meeting on time.

 

Site n’ikike teachyourselfigbo.com

Jiri obiọma kesaa

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

error: A na-echekwa ọdịnaya