Aha ụfọdụ nri n’asụsụ Igbo – Names of Food

Lee aha ụfọdụ nri (mkpụrụ osisi na akwụkwọ nri) n’asụsụ Igbo:

Kolanut – Ọjị
Sugarcane – Okpete
Maize – Ọka
Bush Mango Seed – Ọgbọnọ
Bitter Kola – Akịilu
Oil Bean – Ukpaka
Mushroom – Ero
Plantain – Ojoko
Garden Egg – Anyara
Bread – Achịcha
Flower – Okoko osisi
Melon – Egusi
Fluted Pumpkin – Ugu
Groundnut – Ahụekere
Tiger nuts= Aki awusa
Castor oil – ogiri/ogili
Palm fruit – mkpụrụ nkwụ
Palm kernel – aki

Orange – Oroma
Mango – mangọrọ / ujiri
Water melon – Anyụ mmiri
Pineapple – Nkwuaba / Akwuolo
Lime – Oroma nkirisi
Lemon – oroma ilu
Coconut – Aki oyibo
Paw-paw – Mbụkpa
Avocado Pear – Ube Oyibo
Pear – ube ọcha
Banana – Unere
African star apple – Udara

Tomato – Otuboala
Breadfruit – Ụkwa
Velvet tamarind – Ịcheku
Okra – ọkwụrụ
Pepper – ose
Pumpkin – anyụ / ụgbọgịrị
Potato – nduku
Yam – ji
Cassava  – akpụ
Beans – agwa
Rice  – osikapa

Egg – akwa
Honey – mmanụ añụ
Oil – mmanụ
Onion -yabasị
Salt – nnu
Sugar – ọtọ bịrị bịrị

Jiri obiọma kesaa

Leave a Reply

Your email address will not be published. Required fields are marked *

error: A na-echekwa ọdịnaya