Ndị ezinaụlọ n’asụsụ Igbo | Members of the Family in Igbo Language
Ị ma ka ndị Igbo si akpọ ndị ezinaụlọ? Lee n’okpuru ka esi eme ya:
ENGLISH | IGBO |
Father/Daddy | Nna/ Papa |
Mother/ Mummy | Nne/ Mama |
Brother | Nwanne m nwoke |
Sister | Nwanne m Nwanyi |
My most senior brother | ọpara nne m |
My most senior sister | Ada nne m |
Grand father | Nna Ochie |
Strong person | Dike |
My In-Law | ọgo m |
Relatives | Ụmụ nne m na ụmuụ nna m |
How is father? | Kedu maka nna? |
He is doing fine | Ọ na eme ọfu ma |
How is mother? | Kedu maka nne? |
She is doing fine | Ọ na eme ọfu ma |
Site n’ikike teachyourselfigbo.com