Oge ụbọchị n’asụsụ Igbo – Times of Day in Igbo Language
Gịnị bụ oge na Igbo? Mụta ka esi ekwu oge ụbọchị n’asụsụ Igbo ebe a:
Times
| Time | Oge |
| Clock | Oge (or Elekere) |
| Second | Timtim |
| Minute | Nkeji |
| Hour | Elekere (or Awa) |
Times of Day
| Morning | Ututu |
| Afternoon | Ehihie |
| Night | Abani (or Abali) |
How to tell time Ka e si amata oge:
| Look at a Clock, it has two hand | Lee klọkụ a, o nwere aka abụọ |
| It has long hand and short hand. | Aka ogologo na aka mkpirisi |
| Long hand shows minute | Aka ogologo na-egosị nkeji |
| Short hand shows hour | Aka mkpirisi na-egosị elekere |
| It has 60 minutes in hour | E nwere nkeji iri isii n’ otu elekere |
| It has 24 hours in a day | E nwere ekelere iri abụọ na anọ n’otu ụbọchi |
Gee nti n’ihe onyenkụzi gi ga-agu
| Emeka, Ifeanyi na Uchenna nwere nzukọ n’elekere atọ nke ehihie. Emeka biaruru n’ebe nzukọ mgbe ọ fọrọ nkeji iri ka ọ kuọ elekere atọ. Ọ bịara n’oge. Ifeanyi bịara mgbe o ji nkeji iri gafee elekere atọ. Ọ biaghi n’oge. |
Listen to what your teacher read
| Emeka, Ifeanyi and Uchenna has a meeting at 3:00pm in the afternoon. Emeka came 10 minutes before 3:00pm. He came on time. Ifeanyi came 10 minutes past 3:00pm. He didn’t came on time. |
Site n’ikike teachyourselfigbo.com

